Danja (record producer)

Floyd Nathaniel Hills (amụrụ n'ọnwa Febụwarị úbọchị irí abụọ na abụọ, n'afọ 1982), onye a maara dị ka Danja (/ˈdeɪndʒə/), bụ onye America na-emepụta ihe ndekọ na onye na-ede egwu si Virginia Beach, Virginia. Malite dị ka onye na-emepụta ihe maka Timbaland, kemgbe ahụ, o meela ọtụtụ katalọgụ nke egwu ndị a na-emepụta naanị ha. O mepụtara egwu maka ndị egwu dịka Britney Spears, Usher, Keri Hilson, T.I., Nelly Furtado, Kevin Cossom, Ciara, Mariah Carey, Timbaland, Madonna, Whitney Houston, Missy Elliott, M.I.A., Justin Timberlake, JoJo, Joe Jonas, Simple Plan, The Clutch, Pink, T-Pain, Diddy, Meek Mill, Björk, Duran Duran na AGNEZ MO.


Developed by StudentB